Daniel 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E nwere ndị Juu ị họpụtara ka ha na-elekọta ógbè Babịlọn a na-achị achị,+ bụ́ Shedrak, Mishak na Abednego; ndị ikom a enyeghị gị nsọpụrụ, eze, ha adịghị efe chi gị dị iche iche ofufe, ha achọghịkwa ịkpọrọ ihe oyiyi ọlaedo ahụ i guzobere isiala.”+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:12 Amụma Daniel, p. 74-75
12 E nwere ndị Juu ị họpụtara ka ha na-elekọta ógbè Babịlọn a na-achị achị,+ bụ́ Shedrak, Mishak na Abednego; ndị ikom a enyeghị gị nsọpụrụ, eze, ha adịghị efe chi gị dị iche iche ofufe, ha achọghịkwa ịkpọrọ ihe oyiyi ọlaedo ahụ i guzobere isiala.”+