-
Daniel 3:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 Ọ bụrụ na unu dị njikere ugbu a ịda n’ala kpọọrọ ihe oyiyi ahụ m mere isiala, mgbe unu nụrụ ụda opi, obere ọjà, ụbọ zita, une, ụbọ akwara, nnukwu ọjà na ụdị ngwá egwú dị iche iche,+ ọ dị mma. Ma ọ bụrụ na unu akpọrọghị ya isiala, a ga-atụba unu ozugbo n’oké ọkụ ahụ a kwanyere. Olee chi ga-anapụtali unu n’aka m?”+
-