Daniel 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Nebukadneza wee bịaruo nso n’ọnụ ụzọ ebe a kwanyere oké ọkụ ahụ.+ O wee sị: “Shedrak, Mishak na Abednego, unu ndị ohu Chineke bụ́ Onye Kasị Elu,+ pụtanụ bịa n’ebe a!” Shedrak, Mishak na Abednego wee si n’ime ọkụ ahụ pụta.
26 Nebukadneza wee bịaruo nso n’ọnụ ụzọ ebe a kwanyere oké ọkụ ahụ.+ O wee sị: “Shedrak, Mishak na Abednego, unu ndị ohu Chineke bụ́ Onye Kasị Elu,+ pụtanụ bịa n’ebe a!” Shedrak, Mishak na Abednego wee si n’ime ọkụ ahụ pụta.