Daniel 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ma, lee! e nwere anụ ọhịa ọzọ, bụ́ nke abụọ, o yiri anụ ọhịa bea.+ O weliri otu akụkụ ya elu,+ ọ kpụkwa ọgịrịga atọ n’ọnụ, tagide ha ezé; ha nọkwa na-asị ya, ‘Bilie, rie anụ buru ibu.’+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:5 Amụma Daniel, p. 132-134
5 “Ma, lee! e nwere anụ ọhịa ọzọ, bụ́ nke abụọ, o yiri anụ ọhịa bea.+ O weliri otu akụkụ ya elu,+ ọ kpụkwa ọgịrịga atọ n’ọnụ, tagide ha ezé; ha nọkwa na-asị ya, ‘Bilie, rie anụ buru ibu.’+