Daniel 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 nakwa banyere mpi iri ahụ dị ya n’isi,+ na mpi nke ọzọ+ ahụ puliterenụ, nke mpi atọ dara n’ihu ya,+ ya bụ, mpi ahụ nke nwere anya, nweekwa ọnụ na-etu ọnụ,+ o bukwara ibu karịa ndị ibe ya.
20 nakwa banyere mpi iri ahụ dị ya n’isi,+ na mpi nke ọzọ+ ahụ puliterenụ, nke mpi atọ dara n’ihu ya,+ ya bụ, mpi ahụ nke nwere anya, nweekwa ọnụ na-etu ọnụ,+ o bukwara ibu karịa ndị ibe ya.