Daniel 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ụlọikpe ahụ wee malite ikpe,+ ha wee mechaa napụ ya ọchịchị ya, iji laa ya n’iyi nakwa iji bibie ya kpamkpam.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:26 Amụma Daniel, p. 144-145
26 Ụlọikpe ahụ wee malite ikpe,+ ha wee mechaa napụ ya ọchịchị ya, iji laa ya n’iyi nakwa iji bibie ya kpamkpam.+