Maịka 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Bikonụ, ndị m, chetanụ+ nkata Belak eze Moab kpara,+ nakwa ihe Belam nwa Biọ zara ya.+ Ọ bụ malite na Shitim+ ruo na Gilgal+ ka ihe a mere, ka e wee mara ọrụ ezi omume niile nke Jehova.”+ Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:5 Ụlọ Nche,8/15/2003, p. 19
5 Bikonụ, ndị m, chetanụ+ nkata Belak eze Moab kpara,+ nakwa ihe Belam nwa Biọ zara ya.+ Ọ bụ malite na Shitim+ ruo na Gilgal+ ka ihe a mere, ka e wee mara ọrụ ezi omume niile nke Jehova.”+