Maịka 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova ọ̀ ga-enwe mmasị na puku kwuru puku ebule, ọ̀ ga-enwe mmasị ná mmanụ nke na-asọ ka iri puku kwuru iri puku iyi?+ M̀ ga-enye ọkpara m maka nnupụisi m, m̀ ga-enyekwa mkpụrụ nke afọ m maka mmehie nke mkpụrụ obi m?+
7 Jehova ọ̀ ga-enwe mmasị na puku kwuru puku ebule, ọ̀ ga-enwe mmasị ná mmanụ nke na-asọ ka iri puku kwuru iri puku iyi?+ M̀ ga-enye ọkpara m maka nnupụisi m, m̀ ga-enyekwa mkpụrụ nke afọ m maka mmehie nke mkpụrụ obi m?+