Habakọk 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị pụtara maka ịzọpụta ndị gị,+ ka i wee zọpụta onye i tere mmanụ. Ị kụriri onyeisi nke si n’ụlọ onye ajọ omume.+ Ị gbara ụlọ ahụ ọtọ malite na ntọala ya ruo n’elu ya.+ Sila. Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:13 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 102/1/2000, p. 22
13 Ị pụtara maka ịzọpụta ndị gị,+ ka i wee zọpụta onye i tere mmanụ. Ị kụriri onyeisi nke si n’ụlọ onye ajọ omume.+ Ị gbara ụlọ ahụ ọtọ malite na ntọala ya ruo n’elu ya.+ Sila.