-
Matiu 1:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 Ya mere, ọgbọ ahụ niile, malite n’Ebreham ruo na Devid, dị ọgbọ iri na anọ, malitekwa na Devid ruo mgbe a dọọrọ ha n’agha laa Babịlọn dị ọgbọ iri na anọ, malitekwa mgbe a dọọrọ ha n’agha laa Babịlọn ruo na Kraịst dị ọgbọ iri na anọ.
-