-
Matiu 2:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 Mgbe ha banyere n’ụlọ, ha hụrụ nwatakịrị ahụ na nne ya bụ́ Meri, ha wee daa n’ala kpọọrọ ya isiala. Ha meghekwara igbe akụ̀ ha wee nye ya onyinye, ya bụ, ọlaedo na frankinsens na mea.
-
-
Ezigbo Ìhè nke ỤwaIhe Ga-enyere Gị Aka Inweta Vidio Si na Vidio Ozi Ọma Jizọs Kwusara
-
-
Ndị ji kpakpando akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu bịara Jeruselem; Herọd akpaa nkata ọjọọ (gnj 1 50:25–55:52)
-