Matiu 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’eziokwu, nke a bụ onye ahụ e kwuru banyere ya site n’ọnụ Aịzaya onye amụma+ n’okwu ndị a: “Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Kwadebenụ+ ụzọ Jehova! Meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ.’” Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:3 Ụlọ Nche,8/15/1997, p. 30
3 N’eziokwu, nke a bụ onye ahụ e kwuru banyere ya site n’ọnụ Aịzaya onye amụma+ n’okwu ndị a: “Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Kwadebenụ+ ụzọ Jehova! Meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ.’”