Matiu 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, mgbe ị na-enye onyinye ebere,+ afụla opi+ na-aga, dị nnọọ ka ndị ihu abụọ na-eme n’ụlọ nzukọ na n’okporo ámá, ka ndị mmadụ wee nye ha otuto. N’ezie, ana m asị unu, Ha enwetazuwo ụgwọ ọrụ ha. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:2 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 155 Ụlọ Nche,2/15/2009, p. 1410/1/1990, p. 15-16
2 Ya mere, mgbe ị na-enye onyinye ebere,+ afụla opi+ na-aga, dị nnọọ ka ndị ihu abụọ na-eme n’ụlọ nzukọ na n’okporo ámá, ka ndị mmadụ wee nye ha otuto. N’ezie, ana m asị unu, Ha enwetazuwo ụgwọ ọrụ ha.