Matiu 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Mgbe unu na-ekpekwa ekpere, unu adịla ka ndị ihu abụọ; n’ihi na ọ na-atọ ha ụtọ iguzo+ n’ụlọ nzukọ, na ebe ụzọ nwere ngalaba na-ekpe ekpere ka ndị mmadụ wee na-ahụ ha.+ N’ezie, ana m asị unu, Ha enwetazuwo ụgwọ ọrụ ha. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:5 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 88 Ụlọ Nche,10/1/2010, p. 112/15/2009, p. 15-167/15/1996, p. 6-710/1/1990, p. 16-177/15/1990, p. 6
5 “Mgbe unu na-ekpekwa ekpere, unu adịla ka ndị ihu abụọ; n’ihi na ọ na-atọ ha ụtọ iguzo+ n’ụlọ nzukọ, na ebe ụzọ nwere ngalaba na-ekpe ekpere ka ndị mmadụ wee na-ahụ ha.+ N’ezie, ana m asị unu, Ha enwetazuwo ụgwọ ọrụ ha.
6:5 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 88 Ụlọ Nche,10/1/2010, p. 112/15/2009, p. 15-167/15/1996, p. 6-710/1/1990, p. 16-177/15/1990, p. 6