Matiu 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Mgbe unu na-ebu ọnụ,+ kwụsịnụ ịgbarụ ihu dị ka ndị ihu abụọ, n’ihi na ha na-emebi ihu ha ka ndị mmadụ wee hụ na ha na-ebu ọnụ.+ N’ezie, ana m asị unu, Ha enwetazuwo ụgwọ ọrụ ha. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:16 Ụlọ Nche,10/1/1990, p. 17
16 “Mgbe unu na-ebu ọnụ,+ kwụsịnụ ịgbarụ ihu dị ka ndị ihu abụọ, n’ihi na ha na-emebi ihu ha ka ndị mmadụ wee hụ na ha na-ebu ọnụ.+ N’ezie, ana m asị unu, Ha enwetazuwo ụgwọ ọrụ ha.