Matiu 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ìgwè mmadụ ahụ dum nwere nnọọ oké ọṅụ ma malite ịsị:+ “Ọ̀ bụ na onye a abụghị Nwa Devid?”+