Matiu 12:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ zara ha, sị: “Ọgbọ ọjọọ nke na-akwa iko*+ na-achọ ihe ịrịba ama, ma ọ dịghị ihe ịrịba ama a ga-enye ya ma ọ́ bụghị ihe ịrịba ama nke Jona onye amụma.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:39 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 104 Ụbọchị Jehova, p. 11 Ụlọ Nche,5/15/1996, p. 2811/1/1995, p. 13
39 Ọ zara ha, sị: “Ọgbọ ọjọọ nke na-akwa iko*+ na-achọ ihe ịrịba ama, ma ọ dịghị ihe ịrịba ama a ga-enye ya ma ọ́ bụghị ihe ịrịba ama nke Jona onye amụma.+