Matiu 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe ha bịarutere Kapaniọm, ndị ikom na-anakọta ụtụ mkpụrụ ego drakma abụọ bịakwutere Pita wee sị: “Ọ̀ bụ na onye ozizi unu adịghị atụ ụtụ mkpụrụ ego drakma abụọ ahụ?”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:24 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 111-112 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 148 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1987 Ụlọ Nche,9/1/2002, p. 10
24 Mgbe ha bịarutere Kapaniọm, ndị ikom na-anakọta ụtụ mkpụrụ ego drakma abụọ bịakwutere Pita wee sị: “Ọ̀ bụ na onye ozizi unu adịghị atụ ụtụ mkpụrụ ego drakma abụọ ahụ?”+
17:24 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 111-112 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 148 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1987 Ụlọ Nche,9/1/2002, p. 10