Matiu 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Sịnụ ada bụ́ Zayọn, ‘Lee! Eze gị na-abịakwute gị,+ bụ́ onye dị nwayọọ n’obi,+ ọ nọkwasịrị n’ịnyịnya ibu, ee, nwa ịnyịnya ibu, nwa nke anụ na-ebu ibu.’”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:5 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 238 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 12-138/1/1999, p. 14-15
5 “Sịnụ ada bụ́ Zayọn, ‘Lee! Eze gị na-abịakwute gị,+ bụ́ onye dị nwayọọ n’obi,+ ọ nọkwasịrị n’ịnyịnya ibu, ee, nwa ịnyịnya ibu, nwa nke anụ na-ebu ibu.’”+