Matiu 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ hụrụ ihe ịtụnanya ndị o mere+ nakwa ụmụ okoro ndị na-eti mkpu n’ụlọ nsọ, sị: “Biko, zọpụta+ Nwa Devid!”+ iwe were ha,
15 Mgbe ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ hụrụ ihe ịtụnanya ndị o mere+ nakwa ụmụ okoro ndị na-eti mkpu n’ụlọ nsọ, sị: “Biko, zọpụta+ Nwa Devid!”+ iwe were ha,