Matiu 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma, ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’aka mmadụ,’ anyị na-atụ ìgwè mmadụ a egwu,+ n’ihi na ha niile weere Jọn dị ka onye amụma.”+
26 Ma, ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’aka mmadụ,’ anyị na-atụ ìgwè mmadụ a egwu,+ n’ihi na ha niile weere Jọn dị ka onye amụma.”+