Matiu 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị ha: “Ùnu na-ahụ ihe ndị a niile? N’ezie, ana m asị unu, A gaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya ma ọlị n’ebe a n’akwatughị ya.”+
2 O wee sị ha: “Ùnu na-ahụ ihe ndị a niile? N’ezie, ana m asị unu, A gaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya ma ọlị n’ebe a n’akwatughị ya.”+