Matiu 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu ga-anụ mkpọtụ agha na akụkọ agha; hụnụ na unu atụghị ụjọ. N’ihi na ihe ndị a aghaghị ime, ma ọgwụgwụ erubeghị.+
6 Unu ga-anụ mkpọtụ agha na akụkọ agha; hụnụ na unu atụghị ụjọ. N’ihi na ihe ndị a aghaghị ime, ma ọgwụgwụ erubeghị.+