Matiu 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu wee zukọta na mbara èzí nke nnukwu onye nchụàjà, bụ́ onye a na-akpọ Keyafas,+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:3 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 266 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 8-9
3 Ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu wee zukọta na mbara èzí nke nnukwu onye nchụàjà, bụ́ onye a na-akpọ Keyafas,+