Matiu 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú ọ dị, ha nọ na-asị: “Ọ bụghị n’oge ememme a, ka a ghara inwe oké ọgba aghara n’etiti ìgwè mmadụ.”+
5 Otú ọ dị, ha nọ na-asị: “Ọ bụghị n’oge ememme a, ka a ghara inwe oké ọgba aghara n’etiti ìgwè mmadụ.”+