Matiu 26:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 O wee bịakwute ndị na-eso ụzọ ya ma hụ ka ha na-ehi ụra, o wee sị Pita: “Ọ̀ bụ na unu enweghị ike iso m chee nche ruo ọbụna otu awa?+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:40 Ụlọ Nche,1/1/2003, p. 205/15/1996, p. 21
40 O wee bịakwute ndị na-eso ụzọ ya ma hụ ka ha na-ehi ụra, o wee sị Pita: “Ọ̀ bụ na unu enweghị ike iso m chee nche ruo ọbụna otu awa?+