Mak 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee banye Kapaniọm.+ Ozugbo ụbọchị izu ike ruru, ọ banyere n’ụlọ nzukọ wee malite izi ihe.