Mak 1:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ma mgbe ọ pụrụ, nwoke ahụ malitere ịkọsasị ya na ịgbasa akụkọ ahụ n’ebe niile, nke mere na Jizọs enwekwaghị ike ịbanye n’ime obodo n’ihu ọha, kama ọ nọgidere n’azụ obodo n’ebe ndị mmadụ na-adịghị anọkarị. Ma ha si ebe niile na-abịakwute ya.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:45 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 65
45 Ma mgbe ọ pụrụ, nwoke ahụ malitere ịkọsasị ya na ịgbasa akụkọ ahụ n’ebe niile, nke mere na Jizọs enwekwaghị ike ịbanye n’ime obodo n’ihu ọha, kama ọ nọgidere n’azụ obodo n’ebe ndị mmadụ na-adịghị anọkarị. Ma ha si ebe niile na-abịakwute ya.+