Mak 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 mgbe o tiri mkpu n’oké olu,+ ọ sịrị: “Jizọs, Ọkpara nke Chineke Onye Kasị Elu,+ gịnị jikọrọ mụ na gị? Jiri Chineke ṅụọrọ m iyi+ na ị gaghị emekpa m ahụ́.”+
7 mgbe o tiri mkpu n’oké olu,+ ọ sịrị: “Jizọs, Ọkpara nke Chineke Onye Kasị Elu,+ gịnị jikọrọ mụ na gị? Jiri Chineke ṅụọrọ m iyi+ na ị gaghị emekpa m ahụ́.”+