Mak 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee sị ha gawa. Ya mere, ndị mmụọ ahụ na-adịghị ọcha pụtara wee banye n’ime ézì ndị ahụ; ìgwè ézì ahụ nuuru gaa n’ebe kpọdara akpọda wee daba n’oké osimiri. Ha dị ihe dị ka puku abụọ, oké osimiri wee rie ha n’otu n’otu.+
13 O wee sị ha gawa. Ya mere, ndị mmụọ ahụ na-adịghị ọcha pụtara wee banye n’ime ézì ndị ahụ; ìgwè ézì ahụ nuuru gaa n’ebe kpọdara akpọda wee daba n’oké osimiri. Ha dị ihe dị ka puku abụọ, oké osimiri wee rie ha n’otu n’otu.+