Mak 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ma rịọsie ya arịrịọ ike ọtụtụ ugboro, sị: “Obere nwa m nwaanyị nọ n’ọnọdụ dị oké njọ. Biko, bịa bikwasị ya aka+ ka o wee gbakee ma dị ndụ.”+
23 ma rịọsie ya arịrịọ ike ọtụtụ ugboro, sị: “Obere nwa m nwaanyị nọ n’ọnọdụ dị oké njọ. Biko, bịa bikwasị ya aka+ ka o wee gbakee ma dị ndụ.”+