Mak 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ozugbo ahụ, Jizọs matara n’ime onwe ya na ike+ apụwo ya n’ahụ́, o wee tụgharịa n’etiti ìgwè mmadụ ahụ, malite ịjụ, sị: “Ònye bitụrụ uwe elu m aka?”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:30 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 16 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 116
30 Ozugbo ahụ, Jizọs matara n’ime onwe ya na ike+ apụwo ya n’ahụ́, o wee tụgharịa n’etiti ìgwè mmadụ ahụ, malite ịjụ, sị: “Ònye bitụrụ uwe elu m aka?”+