-
Mak 5:38Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
38 Ha wee bịa n’ụlọ onyeisi oche ụlọ nzukọ, o wee hụ ọgba aghara dị n’ebe ahụ, hụkwa ndị na-akwa ákwá ma na-eti mkpu arịrị dị ukwuu.
-