Mak 5:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ma o nyere ha iwu ugboro ugboro ka ha ghara ikwe ka onye ọ bụla nụ+ ihe a, o kwukwara ka e nye nwata nwaanyị ahụ ihe ka o rie.
43 Ma o nyere ha iwu ugboro ugboro ka ha ghara ikwe ka onye ọ bụla nụ+ ihe a, o kwukwara ka e nye nwata nwaanyị ahụ ihe ka o rie.