2 Mgbe o ruru ụbọchị izu ike, ọ malitere izi ihe n’ụlọ nzukọ; o juru ihe ka n’ọnụ ọgụgụ n’ime ndị na-ege ntị anya, ha wee, sị: “Olee ebe nwoke a nwetara ihe ndị a?+ Gịnịkwa mere e ji nye nwoke a amamihe a? Gịnịkwa mere e ji si n’aka ya rụọ ọrụ dị ike ndị dị otú a?