Mak 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ebe ọ bụla a na-anabataghịkwa unu ma ọ bụ nụrụ ihe unu na-ekwu, mgbe unu si ebe ahụ na-apụ, tichapụnụ ájá dị n’okpuru ụkwụ unu ka ọ bụrụ àmà nye ha.”+
11 Ebe ọ bụla a na-anabataghịkwa unu ma ọ bụ nụrụ ihe unu na-ekwu, mgbe unu si ebe ahụ na-apụ, tichapụnụ ájá dị n’okpuru ụkwụ unu ka ọ bụrụ àmà nye ha.”+