Mak 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na Herọd zipụrụ ndị mmadụ, ha wee gaa jide Jọn, kee ya agbụ, tụba ya n’ụlọ mkpọrọ n’ihi Herodias bụ́ nwunye Filip nwanne ya, n’ihi na ọ lụụrụ ya.+
17 N’ihi na Herọd zipụrụ ndị mmadụ, ha wee gaa jide Jọn, kee ya agbụ, tụba ya n’ụlọ mkpọrọ n’ihi Herodias bụ́ nwunye Filip nwanne ya, n’ihi na ọ lụụrụ ya.+