Mak 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze wee zipụ otu n’ime ndị agha na-eche nche ozugbo ma nye ya iwu ka o bute isi ya. O wee gaa gbupụ ya isi n’ụlọ mkpọrọ+
27 Eze wee zipụ otu n’ime ndị agha na-eche nche ozugbo ma nye ya iwu ka o bute isi ya. O wee gaa gbupụ ya isi n’ụlọ mkpọrọ+