Mak 6:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee sị ha: “Ogbe achịcha ole ka unu nwere? Gaanụ lee!” Mgbe ha chọpụtara, ha sịrị: “Ise, tinyere azụ̀ abụọ.”+
38 O wee sị ha: “Ogbe achịcha ole ka unu nwere? Gaanụ lee!” Mgbe ha chọpụtara, ha sịrị: “Ise, tinyere azụ̀ abụọ.”+