Mak 6:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee were ogbe achịcha ise ahụ na azụ̀ abụọ ahụ lelie anya n’eluigwe wee gọzie+ ha, ma nyawaa+ ogbe achịcha ndị ahụ wee malite inye ha ndị na-eso ụzọ ya, ka ha na-enye ìgwè mmadụ ahụ; o wee keere mmadụ niile azụ̀ abụọ ahụ. Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:41 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 17
41 O wee were ogbe achịcha ise ahụ na azụ̀ abụọ ahụ lelie anya n’eluigwe wee gọzie+ ha, ma nyawaa+ ogbe achịcha ndị ahụ wee malite inye ha ndị na-eso ụzọ ya, ka ha na-enye ìgwè mmadụ ahụ; o wee keere mmadụ niile azụ̀ abụọ ahụ.