Mak 6:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 N’obodo nta ọ bụla ma ọ bụ n’obodo ukwu ọ bụla ma ọ bụ n’ime ime obodo+ ọ bụla ọ banyere, ha na-ebusa ndị na-arịa ọrịa n’ọma ahịa, ha na-arịọkwa ya ka ha bitụ+ naanị ọnụ ọnụ+ uwe elu ya aka. E mekwara ka ahụ́ dị ndị niile bitụrụ ya aka mma.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:56 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 16
56 N’obodo nta ọ bụla ma ọ bụ n’obodo ukwu ọ bụla ma ọ bụ n’ime ime obodo+ ọ bụla ọ banyere, ha na-ebusa ndị na-arịa ọrịa n’ọma ahịa, ha na-arịọkwa ya ka ha bitụ+ naanị ọnụ ọnụ+ uwe elu ya aka. E mekwara ka ahụ́ dị ndị niile bitụrụ ya aka mma.+