Mak 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ sịrị ha: “Ịlaịja ga-ebu ụzọ bịa, meekwa ka ihe niile dị otú ha dị na mbụ;+ ma gịnị mere e ji dee na Nwa nke mmadụ ga-ata ọtụtụ ahụhụ,+ e mesookwa ya dị ka onye na-abaghị uru?+
12 Ọ sịrị ha: “Ịlaịja ga-ebu ụzọ bịa, meekwa ka ihe niile dị otú ha dị na mbụ;+ ma gịnị mere e ji dee na Nwa nke mmadụ ga-ata ọtụtụ ahụhụ,+ e mesookwa ya dị ka onye na-abaghị uru?+