Mak 9:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ọ bụrụkwa na ụkwụ gị emee ka ị sụọ ngọngọ, gbupụ ya; ọ kaara gị mma inwe otu ụkwụ+ wee nweta ndụ kama inwe ụkwụ abụọ e wee tụba gị n’ime Gehena.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:45 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 150
45 Ọ bụrụkwa na ụkwụ gị emee ka ị sụọ ngọngọ, gbupụ ya; ọ kaara gị mma inwe otu ụkwụ+ wee nweta ndụ kama inwe ụkwụ abụọ e wee tụba gị n’ime Gehena.+