Mak 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O si n’ebe ahụ bilie wee bịa n’ókèala Judia na n’ofe Jọdan, ìgwè mmadụ wee gbakọta ọzọ n’ebe ọ nọ, ọ malitekwara ọzọ izi ha ihe dị ka ọ na-eme mgbe niile.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:1 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 222
10 O si n’ebe ahụ bilie wee bịa n’ókèala Judia na n’ofe Jọdan, ìgwè mmadụ wee gbakọta ọzọ n’ebe ọ nọ, ọ malitekwara ọzọ izi ha ihe dị ka ọ na-eme mgbe niile.+