Mak 10:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 ha ga-ejikwa ya mee ihe ọchị, gbụọ ya ọnụ mmiri, pịakwa ya ihe ma gbuo ya, ma mgbe ụbọchị atọ gasịrị, ọ ga-ebili.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:34 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 228
34 ha ga-ejikwa ya mee ihe ọchị, gbụọ ya ọnụ mmiri, pịakwa ya ihe ma gbuo ya, ma mgbe ụbọchị atọ gasịrị, ọ ga-ebili.”+