Mak 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ka nwere otu onye ọzọ, bụ́ ọkpara ọ hụrụ n’anya.+ N’ikpeazụ, o zipụrụ ya ka ọ gakwuru ha, sị, ‘Ha ga-akwanyere ọkpara m ùgwù.’+
6 Ọ ka nwere otu onye ọzọ, bụ́ ọkpara ọ hụrụ n’anya.+ N’ikpeazụ, o zipụrụ ya ka ọ gakwuru ha, sị, ‘Ha ga-akwanyere ọkpara m ùgwù.’+