Mak 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe nke ahụ gasịrị, ha zipụrụ ụfọdụ n’ime ndị Farisii nakwa ụfọdụ n’ime ndị òtù Herọd+ ka ha gakwuru ya, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya.+
13 Mgbe nke ahụ gasịrị, ha zipụrụ ụfọdụ n’ime ndị Farisii nakwa ụfọdụ n’ime ndị òtù Herọd+ ka ha gakwuru ya, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya.+