14 Mgbe ha bịarutere, ha sịrị ya: “Onye Ozizi, anyị maara na ị na-ekwu eziokwu, ị dịghịkwa asọ onye ọ bụla anya, n’ihi na ị dịghị ele otú ndị mmadụ dị n’elu ahụ́ anya, kama ị na-ezi ụzọ Chineke n’eziokwu:+ Iwu ọ̀ kwadoro ịkwụ Siza ụtụ isi ka ọ̀ bụ na ọ kwadoghị?