Mak 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ̀ bụ anyị kwụọ, ka ọ̀ bụ anyị akwụla?”+ Mgbe ọ chọpụtara ihu abụọ ha, ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-ele m ule? Wetaranụ m mkpụrụ ego dinarịọs ka m lee.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:15 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 250 Ụlọ Nche,2/1/1990, p. 8
15 Ọ̀ bụ anyị kwụọ, ka ọ̀ bụ anyị akwụla?”+ Mgbe ọ chọpụtara ihu abụọ ha, ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-ele m ule? Wetaranụ m mkpụrụ ego dinarịọs ka m lee.”+