Mak 12:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 mmadụ ijikwa obi ya dum na nghọta ya dum na ike ya dum hụ ya n’anya nakwa mmadụ ịhụ onye agbata obi ya n’anya dị ka onwe ya dị nnọọ oké ọnụ ahịa karịa àjà nkịtị na àjà a na-esurecha n’ọkụ.”+
33 mmadụ ijikwa obi ya dum na nghọta ya dum na ike ya dum hụ ya n’anya nakwa mmadụ ịhụ onye agbata obi ya n’anya dị ka onwe ya dị nnọọ oké ọnụ ahịa karịa àjà nkịtị na àjà a na-esurecha n’ọkụ.”+